Psalms 135:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Tonu Ja; n'ihi na Jehova di nma: Bùkuenu aha-Ya abù ọma; n'ihi na ọ di utọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu Onyenwe anyị, nʼihi na Onyenwe anyị dị mma; bụkuo aha ya abụ otuto, nʼihi na ọ bụ ihe ziri ezi.