Psalms 136:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Site n'aka di ike na n'ogwe-aka esetiri eseti: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ji aka ya dị ike nke o setịpụrụ esetipụ dupụta ha; Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.