Psalms 136:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O b͕u-kwa-ra ndi-eze di ebube: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O gbukwara ndị eze dị ike nke ukwuu, Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.