Psalms 138:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēji obim nile kele Gi: N'iru chi nile ka m'agābùku Gi abù ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, aga m eji obi m niile too gị; nʼihu chi niile dị iche iche ka m ga-abụku gị abụ otuto.