Psalms 138:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ha gābù kwa abù bayere uzọ nile nke Jehova; N'ihi na ebube Jehova di uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ha bụọ abụ banyere ụzọ niile nke Onyenwe anyị, nʼihi na ebube Onyenwe anyị dị ukwuu.