Psalms 139:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, I gwuputawo ala obim, I we maram.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, ị nyochaala m, ị makwaara m nke ọma