Psalms 139:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọbuná n'ebe ahu ka aka-Gi gēdurum, Aka-nri-gi gējidekwam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọ bụladị nʼebe ahụ ka aka gị ga na-edu m aka nri gị ga-ejidesi m ike.