Psalms 14:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ebe ahu ka ha turu oké egwu; N'hi na Chineke nọ n'ọb͕ọ onye ezi omume.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼebe ahụ ka ha nọ, nʼọnọdụ oke egwu, nʼihi na Chineke nọ nʼetiti ndị ezi omume.