Psalms 140:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, Onye-nwe-ayi, ike nke nzọputam, I kpuchiwo isim n'ubọchi ihe-agha nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị Onye nzọpụta m dị ike, ị na-ekpuchi isi m nʼụbọchị agha.