Psalms 141:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, akpọkuwom I; biakutem ọsọsọ: Ṅa nti olum, mb͕e m'kpọkuru Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, ana m akpọku gị; bịakwute m ọsịịsọ. Nụrụ olu m mgbe m na-akpọku gị.