Psalms 141:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Dika mb͕e madu nālu ọlu ubi we nēgwuwa ala, Otú a ka esesaworo ọkpukpu-ayi n'ọnu ala-mọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha ga-ekwu sị, “Dịka mmadụ na-egburi, na-akọgharị ala, otu a ka a ghasasịrị ọkpụkpụ anyị nʼọnụ ili.”