Psalms 141:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Debem ka m'ghara idabà n'ib͕udu ha sirim, Na n'ọnyà ndi nālu ajọ ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Napụta m ka m ghara ịdaba nʼime ọnya igbudu niile nke ndị na-eme ajọ ihe siiri, sitekwa nʼọnya niile ha siiri m.