Psalms 143:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, nuru ekperem; ṅa nti n'aririọ-amaram nile: N'ikwesi-ntukwasi-obi-Gi zam, na n'ezi omume-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, nụrụ ekpere m, gekwaa ntị nʼakwa arịrịọ m maka amara; nʼihi ikwesi ntụkwasị obi gị na ezi omume gị, bịa nyere m aka.