Psalms 143:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọzọ, n'ebere-Gi kpochapu ndi-irom, Me kwa ka ndi nile ndi nākpab͕u nkpuru-obim la n'iyì; N'ihi na mu onwem bu orù-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ịhụnanya gị na-adịghị agharịpụ, kpochapụ ndị iro m; laa ndị niile kpọrọ m asị nʼiyi, nʼihi na abụ m ohu gị.