Psalms 144:5 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, rulata elu-igwe-Gi, we rida: Metu ugwu aka, ha gākwu kwa anwuru-ọku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, kewaa eluigwe rịdata; metụ ugwu niile aka ka ha kwụọ anwụrụ ọkụ.