Psalms 144:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi ọnu-ha kwuworo okwu efu, Aka-nri-ha bu kwa aka-nri ugha.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ndị ọnụ ha jupụtara nʼụgha, ndị aka nri ha jupụtakwara nʼaghụghọ.