Psalms 145:14 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova nākwagide ndi nile nāda ada, O nēkuli kwa ndi nile nēruda n'ala.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị na-ekulite ndị niile dara ada na-akwagide ndị niile dara mba.