Psalms 145:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
I nāsaghe aka-Gi, I nēwere kwa ihe di ihe ọ bula di ndu utọ me ka afọ ju ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
I na-asaghepụ aka gị na-emezu ọchịchọ ihe niile dị ndụ.