Psalms 146:6 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Onye meworo elu-igwe na uwa, Na oké osimiri, na ihe nile nke di nime ha; Onye nēdebe ezi-okwu rue mb͕e ebighi-ebi:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye kere eluigwe na ụwa, na osimiri, na ihe niile dị nʼime ha, Onyenwe anyị, onye ikwesi ntụkwasị obi ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.