Psalms 147:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Tonu Ja; N'ihi na ọ di nma ibùku Chineke-ayi abù ọma; N'ihi na ọ di utọ, otuto mara nma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu Onyenwe anyị! Ọ bụ ihe dị mma ịbụku Chineke anyị abụ otuto. Ọ bụ ihe na-eweta mmasị, bụrụkwa ihe ziri ezi ito ya!