Psalms 148:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Tonu Ja. Tonu Jehova site n'elu-igwe: Tonu Ya n'ebe di elu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu Onyenwe anyị. Toonu Onyenwe anyị site nʼeluigwe, toonu ya nʼebe niile kachasị elu.