Psalms 148:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Tonu Jehova site n'uwa, Unu ogologo anu-miri, na ob͕u-miri nile:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu Onyenwe anyị, site nʼụwa, unu oke anụ mmiri niile na ogbu mmiri niile,