Psalms 18:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O si n'elu zìe, kurum, Dọputam n'ọtutu miri.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O sitere nʼelu setịpụ aka ya, jidesie m aka ike, ọ dọpụtara m site nʼogbu mmiri niile.