Psalms 18:24 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova we meghachim dika ezi omumem si di, Dika idi-ọcha akam abua n'anya-Ya si di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị kwụghachiri m dịka ezi omume m si dị, dịka ịdị ọcha nke aka m abụọ si dị nʼanya ya.