Psalms 18:32 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ bu Chineke Nke ji ike kem dika ihe-ọkiké, Ọ nēme kwa ka uzọm zue okè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ Chineke na-enye m ike, na-echebekwa ụzọ m nʼizuoke.