Psalms 18:45 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ndi ala ọzọ nāta aru, Ma jijiji, si n'ebe-nmechibido-ha puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obi na-ada ha mba; ha na-ama jijiji mgbe ha na-esite nʼebe niile ha e wusiri ike na-apụta.