Psalms 19:14 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
Ka okwu nile nke ọnum na ntughari nke obim buru ihe nātọ utọ n'iru Gi, Jehova, bú oké nkumem, na onye-nb͕aputam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kwere Onyenwe anyị, Onye mgbapụta m, na Oke nkume nchebe m, ka okwu ọnụ m niile, na echiche obi m niile, bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, na nke ị na-anabata.