Psalms 19:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Site n'otù nsọtu elu-igwe ka nputa-ya di, Ib͕a-buruburu-ya diru kwa nsọtu-ya nile: Ọ dighi kwa ihe ezonarioworo okpom-ọku-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ na-esite nʼotu nsọtụ nke mbara eluigwe, bido ije ya, gafee ruo na nsọtụ nke ọzọ. Ọ dịkwaghị ihe ọbụla na-ezonarị onwe ya site nʼokpomọkụ ya.