Psalms 20:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, zọputa eze: Ya za ayi n'ubọchi ayi kpọkuru Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, zọpụta eze! Zakwaa anyị mgbe anyị kpọkuru gị!