Psalms 21:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ bu ihe obi-ya nāchọsi ike ka I nyeworo ya, I b͕ochighi kwa arirọ eb͕ub͕ere-ọnu-ya. Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
I nyela ya ihe obi ya chọrọ; i mekwaara ya ihe niile ọ rịọrọ gị!