Psalms 22:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Anamagu ọkpukpum nile ọnu; Ndi ahu nēlegide nēlekwam anya:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A pụrụ ịgụta ọkpụkpụ m niile ọnụ; ndị mmadụ na-ele m anya na-emikwa ọnụ ọchị