Psalms 24:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova nwe uwa na ùjú-ya; Elu-uwa dum madu bi na ndi bi nime ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke Onyenwe anyị; ụwa na ndị niile bi nʼime ya.