Psalms 24:9 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọnu-uzọ-ama, bulienu isi-unu elu; Buli-kwa-nu ha elu, ọnu-uzọ ebighi-ebi: Eze ebube gābata kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Welitenụ isi unu, unu ọnụ ụzọ ama, buliekwanụ ha elu, unu ọnụ ụzọ ama ochie, ka Eze ebube nwee ike ịbatakwa.