Psalms 25:17 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ahuhu nile nke obim sara mbara: Me ka m'si na nkpàm nile puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe mgbu nke obi m abaala ụba, napụta m site nʼobi mwute.