Psalms 25:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Hu nweda-n'alam na ọnọdu ọjọm; Bupu kwa nmehiem nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lekwasị nsogbu m na ihe mgbu m anya. Biko, gbaghara m mmehie m niile.