Psalms 25:19 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Hu ndi-irom, n'ihi na ha di ọtutu; Ha ji ikpọ-asi nke na-eme ihe-ike kpọm asi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Lee ka ndị iro m si mụbaa, ha ji oke iwe kpọọ m asị.