Psalms 26:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ukwum eguzowo n'ala di lari: Nime nkpọkọta madu nile ka m'gāgọzi Jehova.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụkwụ m na-eguzo nʼala dị larịị; aga m eto Onyenwe anyị nʼetiti ọha mmadụ.