Psalms 26:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mu na madu efu anọkọghi; Mu na ndi-iru-abua adighi-abàkọ kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ na ndị na-aghọ aghụghọ adịghị enwe mmekọ ọbụla. Otu a kwa, nnwekọ ọbụla adịghịkwa nʼetiti mụ na ndị ihu abụọ.