Psalms 26:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ime ka ege nti olu ekele, Na ikọ akukọ bayere oké ọlu-Gi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m abụkwa abụ ekele, jiri iti mkpu na-ekwusa otuto gị, na ọrụ ebube gị niile.