Psalms 27:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, nuru mb͕e m'were olum kpọ òkù: Me-kwa-ram amara, zakwam.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gee ntị mgbe m na-akpọku gị Onyenwe anyị. Meere m ebere, zaa m.