Psalms 29:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nyenu Jehova, unu umu Chineke, Nyenu Jehova nsọpuru na ike.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Toonu Onyenwe anyị, unu ndị bi nʼeluigwe, nyenụ Onyenwe anyị nsọpụrụ nʼihi ebube na ike ya.