Psalms 3:1 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, le otú ndi nākpab͕um bara uba! Ọtutu madu nēbili imegidem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, ọnụọgụgụ ndị iro m dị ọtụtụ. Ọtụtụ ndị mmadụ na-ebili imegide m.