Psalms 3:8 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova nwe nzọputa: Ka ngọzi-Gi dikwasi ndi-Gi. Selah
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na nzọpụta na-esite nʼebe Onyenwe anyị nọ na-abịa. Ka ngọzị gị dịịrị ndị gị niile.