Psalms 30:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nuru, Jehova, me-kwa-ram amara: Jehova, buru onye nēyerem aka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, gee m ntị ma meere m ebere; O Onyenwe anyị, bụụrụ m onye inyeaka.