Psalms 30:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova, I ji ka ihem si atọ Gi utọ me ka ike guzoro ukwu m: I zobere iru-Gi; aghọrọm onye nāma jijiji.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O Onyenwe anyị, mgbe i gosiri m ihuọma, i mere ka m kwụrụ chịm dịka ugwu; ma mgbe i zoro ihu gị site nʼebe m nọ, adara m mba.