Psalms 31:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Me ka iru-Gi nye orù-gi ìhè: Zọputam n'ihi ebere-Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mee ka amara gị mụkwasị ohu gị dịka anyanwụ; zọpụta m nʼihi ịhụnanya gị na-enweghị ọgwụgwụ.