Psalms 33:13 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Jehova siri n'elu-igwe legide anya; Ọ huwo umu madu nile;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyenwe anyị si nʼeluigwe na-ele ndị mmadụ bi nʼụwa anya. Ọ na-ahụzu ụmụ mmadụ niile anya.