Psalms 33:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Werenu ubọ-akwara kele Jehova: Werenu une nke akwara iri bùkue Ya abù ọma.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Werenụ ụbọ akwara too Onyenwe anyị; werenụ une nke nwere akwara iri kpọọrọ ya egwu.