Psalms 35:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gēkele Gi n'etiti nkpọkọta bara uba: N'etiti otù ndi nwere ume ka m'gēto Gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m enye gị ekele nʼihu ọha mmadụ dị ukwuu, nʼetiti ọha kachasị ibe ya dị ukwuu, ka m ga-anọ too gị.