Psalms 35:28 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Irem ganēkwu okwu, dika onye nātughari uche, bayere ezi omume-Gi, Baye-kwa-ra otuto-Gi ogologo ubọchi nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ire m ga-ekwu banyere ezi omume gị na otuto gị niile ogologo ụbọchị niile.